We Are The Charleans

International News - An Igbo Perspective

Etu e si tọhapụ ụmụakwụkwọ na ndị nkuzi ndị ojiegbe tọọrọ n'Ọyo Steeti
Cheta na ndị ojiegbe wakporo ụlọakwụkwọ abụọ dị n'obodo Ahoro-Esinle n'ụtụtụ Fraịde 15 Mee 2026, gbuo otu onye nkụzi ma tọrọ ọtụtụ ụmụakwụkwọ.

Ihe Uche Kanu sara dịka akụkọ na-efegharị na-ebo ya ebubo na ọ gbaala Nnamdi Kanu alụkwaghịm
Nwunye Nnamdi Kanu asaala okwu n'ebubo na ọ gbaala di ya alụkwaghịm.

Naịjirịa akpọlatala ụmụafọ ya dị 282 nọ na Saụt Afrịka na mkpọlata agba nke ise
Naịjirịa esila mba Saụt Afrịka kpọlata ụmụafọ ya dị 282 n’agba nke ise na mkpọlata Gọọmentị Etiti na-eme kemgbe mwakpo Xenophobia megide ụmụafọ mba Afrịka dị iche iche na mba Saụt Afrịka malitere.

Ihe iri dị mkpa i kwesịrị ịma gbasara Nkwekọrịta Aburi
Ndị ọkammụta kọwara na Nkwekọrịta Aburi bụ ohere ikpeazụ e nwere iji gbochie Agha Bịafra. Mana n'ihi na akụkụ abụọ ahụ ekwenyeghị n'etu e kwesịrị isi mejupụta ihe e kpebiri, nkwekọrịta ahụ dara, nke mechara bute otu n'ime agha obodo kacha njọ n'akụkọ ihe mere eme n'Afrịka.

Etu ndị ụka CAC a tọọrọ n'Ekiti steeti si nwere onwe ha ka ọ gachara ọnwa abụọ
Ndị ụka CAC a tọọrọ n'Ekiti steeti enwerela onwe ha.

Akụkọ dị Mkpa - Julaị 10, 2026
Akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Fraịde, Julaị 10, 2026.

Ihe ị kwesịrị ịma maka Kenneth Okonkwo Atiku họpụtara dịka ọnụ na-ekwuru ya
Atiku Abubakar ahọpụtala Kenneth Okonkwo dịka ọnụ na-ekwuru ya.

Mene Ogidi: Ndị uweojii a chụrụ n'ọrụ agọọla n'ụlọikpe na aka ha adịghị n'ọnw ụ nwokobịa a gbagburu
Ndịuweojii agọọla n'ụlọikpe na aka ha adịghị n'ọnwụ Mele Ogidi.

Alaọmajiji Venezuela: Ọnụọgụgụ ndị nwụrụ n'alaọmajiji eruola 2600
Onyeisi nchere oge Mba Venezuela ekwuola na ndị nwụrụ na alaọmajiji ahụ eruola 2600.




We always perform at our best when we work together

Our mission is to provide the means & technical know-how to accomplish the aforementioned with HUMILITAS - always



This Section Can Accommodate Your Adverts





Charleans In Celebration Mode

We have put an assorted mix of pics here for your enjoyment. We are always hungry for more - so if you have taken or have access to some pics remotely related to our issue, please do not hesitate to send them to the web admin team

SCOBA PARTNERS

corporates and enterprise businesses we have the pleasure to connect with.