International News - An Igbo Perspective

From BBC


Kwankwaso, Sowere akatọọla mgbochi e gbochiri Peter Obi ịbata na Benue steeti
Akụkọ banyere mgbochi ndị omekome gbochiri ụgbọala bu Peter Obi bụ onye ji ọkọlọtọ pati Nigeria Democratic Congress (NDC) azọ ọkwa onyeisiala na ntuliaka na-abịa n'afọ 2027, ịbanye Makurdi, isi obodo Benue steeti.

Ihe ndị mmadụ kwuru gbasara nde naịra 30 ndịagha tinyere n'isi Gentle D Yahoo
Ọtụtụ ndị kwuru okwu gbasara nke a katọrọ ndịagha Naịjirịa maka ikwupụtabu na ha anwụchiela Gentle D Yahoo, ebe ndị ọzọ gosipụtara ịtụnanya maka nke a.

Mwakpo ndị na-eyi ọha egwu adịghịzi ka ọ dị na mbụ na Naịjirịa – Minista nchekwa
Ọtụtụ ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ minista na-ahụ maka nchekwa na Naịjirịa bụ Christopher Musa kwuru na mkparịtaụka ya na ndị ntaakụkọ

Igwe mmadụ sị na anyị zuru 'ohi amụ' - ebubo na-agbasa na soshal midịa
Igwe mmadụ egbuola ndị ọnụọgụgụ ha karịrị iri asatọ maka ebubo izu ori akụkụ ahụ mmadụ ji amụ nwa, BBC chọpụtara nke a na ndekọ ha wetere na mba Afrịka isii.

Onye bụ Ifeanyi Onukwubiri nwe ụlọọrụ 'TMT Travel and Tours' ndị uweojii nwụchiri?
Maazị Ifeanyi Onukwubiri bụ onye a na-ebo ebubo na o ji aghụghọ napụ ndị mmadụ karịrị narị abụọ ego sị na ọ ga nyere aka nweta akwụkwọ njem eji aga mba ofesi.

Akụkọ dị mkpa - Septemba 8, 2026
Akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Tuzde Septemba 8, 2026.

Ọnwụ Tupac Shakur: A maala "Keffe D" Davis, onye bụbu onye ndu ndị otu nzuzo ikpe
N'ime izu ole na ole gara aga, ikpe ahụ a na-ekpe na Las Vegas lekwasịrị anya n'akwụkwọ ncheta (memoir) Davis bipụtara n'afọ 2019, ebe o dere na ọ bụ ya nyere ngwaagha e ji gbuo Tupac.

Onye bụ Stella Okunna, nwanyị mbụ bụ ọkammụta na ngalaba agụmaakwụkwọ mgbasaozi na Naịjirịa?
Ihe ndị i kwesịrị ịma maka Ọkammụta Stella Okunna, nwaanyị mbụ bụ Ọkammụta na ngalaba mgbasaozi na Naịjirịa.

Ndị nwụrụ n'idemmiri Nepal agafeela 1,000 - Ụlọọrụ gbatagbata
Akụkọ kwuru n'ihe karịrị mmadụ 3,900 ka na-efu dịka ndị ọrụ karịrị mmadụ 600 tọrọ n'ime ọwara mmiri apịtị jupụtara na ya.

HUMILITASCharleans' Contribution Worldwide

300

Charlean Doctors

250

Charlean Engineers

150

Charlean Lawyers

109

Charlean Professors

We always perform at our best when we work together

Our mission is to provide the means & technical know-how to accomplish the aforementioned with HUMILITAS - always